Otu Nne na-amu ( An Igbo Language Romantic Drama)

Otu Nne na-amu ( An Igbo Language Romantic Drama)

by Ogbonnaya Mark Okoro
Otu Nne na-amu ( An Igbo Language Romantic Drama)

Otu Nne na-amu ( An Igbo Language Romantic Drama)

by Ogbonnaya Mark Okoro

Paperback

$7.50 
  • SHIP THIS ITEM
    Qualifies for Free Shipping
  • PICK UP IN STORE
    Check Availability at Nearby Stores

Related collections and offers


Overview

Chioma na-emere ejima ya, Onyinyechi ihe obula-ikenye ya ihe niile o nwere, igbachitere ya nakwa izochi ya.

Mgbe Obinna batara na ndu ya, ihunanya buuru Chioma. Mana Onyinyechi chokwara onye ga-ahu ya n'anya, mgbe o choputara na o bu Obinna o gbara igbe n'oge gara aga, ihe gbanwere, o wee chowazie ihe o juru aju-ihunanya Obinna.

ihunanya di n'etiti Obinna na Chioma toro ato. Mgbe obula Chioma na Obinna susuru onu, anyaufu ana-ere Onyinyechi ka oku. Ihe a na-atughi anya ya n'etiti ejima abuo a toziri ghoo isuimi, iwe na obi mgbawa.

Product Details

ISBN-13: 9781720809135
Publisher: CreateSpace Publishing
Publication date: 06/05/2018
Pages: 126
Product dimensions: 5.25(w) x 8.00(h) x 0.27(d)
Language: Igbo
From the B&N Reads Blog

Customer Reviews